Gaa na ọdịnaya

Onyenche

Sitere na Wiktionary

"""Onyenche"""

===nkọwa===
[dezie]

Nke a putara onye na echekwa ulo ndi Mmadu na abali.

===nkejiasụsụ===
[dezie]

Aha

===ọmụmaatụ===
[dezie]

Onyenche a tọrọ ọgọlọgọ.

===mkpọpụta===
[dezie]

O/nye/nche.

===olumba===
[dezie]
===ntụghari===
[dezie]
===bekee===
[dezie]

Security man


[[Category: wt/ig/wiki loves names]]

[[Category: wt/ig]]