Onyeamụma
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nkea bụ aha e ji mara onye ozi Chineke bụ onye na-ahụ ụzọ ime mmụọ, onye nwere ike ịhụ ihe na-eme na ndụ ndị ọzọ.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ha kpọtara Onyeamụma n'ụlọ ha maka ọnọdụ nwa ha nwaanyị.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Prophet