Gaa na ọdịnaya

Onye njide n'akaebe

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • Onye na ekwe nkwa ịkwụghachi onye na-agbazinye mmadu ego ma ọ bụrụ na onye gbaziri ego enweghị ike ịkwụ ụgwọ ahụ
  • onye nkwudo a na-ejide n'aka na ihe mere ma ọ bụ na ihe echedoro.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ọ ga bụ onye njide n'akaebe maka mgbazinye ego m chọrọ n'ụlọ akụ
  • Ndị uwe ojii bụ ndị njide n'akaebe na-akwado udo nke ọha na eze

Mkpọpụta

[dezie]



Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

guarantor