Onye ndu n’ụlọ ọrụ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Onye ama azụmahịa nwere ma ọ bụ bụ onye kacha na ndị isi otu ma ọ bụ karịa isi ụlọ ọrụ, ọkachasị onye nwere nnukwu akụ na ụba na mmetụta.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmumaatụ
[dezie]Aliko Dangote bụ onye ndu n’ụlọ ọrụ n’ihi ọrụ ya n’ụlọ ọrụ simenti na mmepụta nri
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Captain nke ụlọ ọrụ {Anambra}