Gaa na ọdịnaya

Onye ndekọ ego

Sitere na Wiktionary

onye ndekọ ego.

Nkọwa

[dezie]

onye ndekọ ego bụ̀ onye nwere nka gbasara njikwa ego na ọgbakọ.onye ndekọ ego n'ahụ maka ọpupụ na mmbata ego na nzụko ma ọ bụ otu.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Nnam bụ onye ndekọ ego nke otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị.

Mkpọputa

[dezie]
onye ndekọ ego



Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

accountant