Gaa na ọdịnaya

Onye na-emegbu nwa mmadụ, ọ ga-edu nke ya were laa mmụọ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ilu a pụtara na mmadụ kwesịrị ichebara otú ha si emeso ndị ọzọ echiche n'agbanyeghị otú onye ahụ si dị ukwuu n'ihi na Chineke bụ Onye kere ma ọgaranya ma ogbenye

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]
  • What you sow is what you reap
  • Actions have consequences