Onye na-emegbu ụmụaka
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Onye na-emegbu ụmụaka bụ onye na-emerụ nwata ahụ́ site n’ịkụ ya ihe,ime ka ọ daa mba,ị merụ ya ahụ́,ya na nwata ahụ inwe mmekọahụ, ma ọ bụ site n’ileghara nwata ahụ anya.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Nwoke ahụ na-emegbu ụmụaka a gala ụlọ mkpọrọ.
Mkpọpụta
[dezie]Olundi
[dezie]Onye nmegbu ụmụntakịrị