Nke a bụ ilu Igbo na akọwa na mmadụ iji aka ya emejọ onwe ya maọbụ tinye onwr ya n'ọnọdụ ọjọọ achọkwala onye ọ ga-ata ụta na ọ bụ ya mere ya
He who puts him or herself in a difficult situation should not blame anyone.