Gaa na ọdịnaya

Onye kulie

Sitere na Wiktionary

"""Onye kulie"""

Nkọwa

[dezie]

Onye kulie bụ afa mọnwụ ndị Igbo napụ na abalị.Mọnwụ onye kulie bụ kwa otu ihe obodo ji agbasa ozi ihe onye omume ya adịghị mma na eme.Nwaanyị adịghị apụta ma ọ bụrụ na mọnwụa pụta na abalị.

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Onye kulie bụ afa mọnwụ.

Mkpọputa

[dezie]

Óńyé kúlíé

Ig-Onye kulie

Olumba

[dezie]

Ḿọnwụ

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

Masquerade https://en.m.wiktionary.org/wiki/masquerade