Gaa na ọdịnaya

Onye gbakaa ute ya, ọ rahu n'ala

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nkea bụ ilu igbo na kọwaa na otu mmadụ sịrị dobe onwe ya ka otu ọ ga dịrị ya.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

As you make your bed so you lie on it