Gaa na ọdịnaya

Onye di nkirika jee akwamozu, a sị ya nyere ndi na-egbu anụ aka.

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ilu a pụtara na mmadụ kwesịrị iyi uwe kwesịrị ekwesị iji dọta okwu dị mma n'ihi na otú ị si eyi uwe bụ otú a ga-esi emeso gị ihe.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

How you dress is how you will be addressed