Gaa na ọdịnaya

Onye buru chi ya ụzọ, ọ gbagbue onwe ya n'ọsọ.

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  1. Nke a bu ilu Igbo na-akọwa na onye ọ bụla, jụrụ nduzi na-etinye onwe ya n'ihe isi ike.
  2. Ilu a dọrọ aka ná ntị na onye enweghị nduzi Chineke ma ọ onye jụrụ amamihe na-etinye onwe ya na ntaramahụhụ n'ihi na ya họọrọ ụzọ kachasị sie ike.

Myiri n'asụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]
  1. Follow guidance; don’t outrun it.
  2. Life becomes a difficult race when you refuse counsel or spiritual direction.