Gaa na ọdịnaya

Onye atụọrọ ilu ma kọwara ya, ego ejiri luọ nne ya lara niyi.

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bu ilu Igbo na-akọwa na onye bu nwafor ekwesịghị ka akọwara ya ilu, n'ihi na ọ kwesịrị ka ọ were uche wota ilu atụrụ ya, makwa were ya bara onye ya uru.

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

If a man doesn’t understand a proverb, then he is not fit to be a part of the indigenous.