Gaa na ọdịnaya

Onye aka ebe

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • Onye hụrụ ka ihe na-eme
  • Ma ọ bụ onye maara ihe banyere otu okwu
  • Ma ọ bụ onye nke na-enye ihe akaebe doro anya na ụlọ ikpe
  • Onye agwara ka o bia na ihe mmemme maka iji nwee ike igbaa akaebe na emeela ihe ahụ

Nkejiasụsụ

[dezie]
  • Aha

Ọmumatu

[dezie]
  • Emere'm onye aka ebe na agbam akwụkwọ Ada na Emeka
  • Nnamdi hụrụ ihe mere dị ka onye akaebe
  • Nkechi bụ onye aka ebem

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Onye oshiara n'asụsụ Nkanụ di n'Enugwu Steeti

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee: Witness

French: Témoin

German: Zeugin (feminine) Zeuge (masculine)

Spanish: Testigo