Onye ahịa
Ọdịdị
Onye ahịa

Nkọwa
[dezie]Onye ahịa bụ mmadụ na-arụ ọrụ azụmahịa, ya bụ, onye na-azụ ma ọ bụ na-ere ihe n’ahịa.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Onye ahịa dị n’ụlọ ahịa ahụ n’ere nri.
- Emeka chọrọ ịghọ onye ahịa ka ọ wee rite uru.
Mkpọpụta
[dezie]
Olu mba
[dezie]- onye na-ere ahịa