Nkea bụ aha mmadụ nke pụtara ka ọnwụ ghara igbu mmadụ maọbụ ka ọnwụ ghara igbu m.
Aha
Maazị Onwuegbulam so na ndị mbụ kuziri nkuzi n'ụlọakwụkwọ ahụ.
Death should not kill me