Gaa na ọdịnaya

Onwere ihe mere ede jiri bee nwịị

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ilu Igbo jupụtara n'amamihe nke nkọwa bụ na ihe anaghị eme n'efu,na enwere ihe kpatara ihe jiri mee

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

there is no smoke without fire