Gaa na ọdịnaya

Onwe

Sitere na Wiktionary

Onwe


Nkọwa

[dezie]
  1. Onwe
bụ onye ọbụla n’onwe ya ma ọ bụ mmadu n’onwe ya. Ọ na-egosipụta mmadụ n’onwe ya, echiche, ikike, ma ọ bụ omume onye n’enweghị enyemaka site n’aka onye ọzọ.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Chika kwenyere na onwe ya.
  2. Ọ bụrụ na mmadụ amaghị onwe ya, o nweghị ike ịmata ndị ọzọ.


Mkpọpụta

[dezie]
Self"


Olu mba

[dezie]
  1. Onwe m

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=self