Gaa na ọdịnaya

Onwa Nke Asaa

Sitere na Wiktionary

Ọnwa Nke Asaa

Nkọwa

[dezie]

Ọnwa nke a so n'ọnwa abụọ mmiri kacha ezo n'ala anyi. Na ebe ụfọdụ, ọ na-ebibi ọtụtụ ihe dika ulo, okporo uzọ n'ihe ndi ọzọ

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Mmiri kwaturu ulo Maazi Okeke n'abali unyahu

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]