Gaa na ọdịnaya

Onwụghara

Sitere na Wiktionary

Ọnwụghara

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ aha mmadụ ana agụkarị ụmụ nwoke mgbe onwu mekpara ezinụlọ ha ahụ nke bụ amụ̀ọ nwa agụọ ya udi aha ahụ iji rio ozoemena.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. Ọnwụghara erichala nri ụtụtụ.

Mkpọpụ̀ta

[dezie]

Ọ́nwụ́ghàrá

Ig-Ọnwụghara

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Death be lenient