Gaa na ọdịnaya

Onukwube

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Mpụtara aha nke a bụ na ọnụ nwere ike ikwu ihe ọbụla masịrị ya na nsogbu adịghị.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nwanne nna m nke aha ya bụ Onukwube lọtara n'abalị

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

The mouth should talk.