Gaa na ọdịnaya

Okwuchukwu

Sitere na Wiktionary

Okwuchukwu

Nkowa

[dezie]

Okwuchukwu bụ aha a na-abakarị ụmụaka ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị n'ala Igbo. Nkea pụtara, okwu nke Chukwu.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Aha m bụ Okwuchukwu


Mkpọpụta

[dezie]

Ọ́kwụ̀chụ̀kwụ̀

Olumba

[dezie]

Ntụghari

[dezie]


Bekee

[dezie]

Word of God