Okwu:akụpe

Page contents not supported in other languages.
O sị Wiktionary

Ndenye Akụpe nke abụọ[dezie]

Ndewo Anurika! Imela debanye ihe na arụmarụ nke Igbo Wikishọnarị, Jide nke iji. Mana edenyela okwu akụpe na Wikishọnarị na mbu, ya bu na enwere okwu akụpe ụzọ abụọ. Biko ọ gadinma tụpụ ga edenye ihe ka ị checkụọ ya na ebe ndenye nke edere "Chọ ya" na Ihuakwụkwọ nke Igbo Wikishọnarị ka ga enyere aka ime ka anyi hara ide otu okwu ụgboro abụọ.

Na eziokwu! Obi di mụ ụtọ na ọrụ a i bidoro.

Daalụ sọ!!

--Uzoma 18:05, 31 March 2019 (UTC)