Gaa na ọdịnaya

Okpomọkụ gburugburu ụwa

Sitere na Wiktionary

Okpomọkụ gburugburu ụwa

Nkọwa

[dezie]

Nke a pụtara mbawanye nke okpomọkụ gburugburu ụwa nke n'ozuzu oke n'ebute mgbanwe Ihu Igwe.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Oke Okpomọkụ na gburugburu gburugburu Ụwa n'ebute agbamọkụ nke oké ọhịa.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

global warming