Gaa na ọdịnaya

Okpokoro isi

Sitere na Wiktionary

Okpokoro Isi

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ọkpụkpụ nke mejupụtara ebe ụbụrụ isi, ịhụ isi, anya,ime, ọnụ,nti, ntị na agba dị.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Okpokoro isi onye nwụrụ anwụ bụ okpụkpụ enweghị uru.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

skull