Gaa na ọdịnaya

Okili

Sitere na Wiktionary

"""Okili"""

Nkọwa

[dezie]

Okili bụ afa mkpụrụ osisi na adị ka ukwu ọka. Mkpụrụ ya na adị obere. Eji okili azụ ọkụkụ were kwa ya na eme ihe ọñụñụ ana-kpọ akamụ.

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Mkpọpụta

[dezie]

Ọ́kílí

Olumba

[dezie]

Ọka nwajata

Ntụghari

[dezie]

Bekee

[dezie]

Guinea corn https://en.m.wiktionary.org/wiki/Guinea_corn