Nke a bụ ilụ Igbo pụtara na chi niile abụghị otu,ihe onye ọzọ mere gbanarị ya,onye ọzọ mee ya isi ya atọ