Oke ifufe
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie ebe o si]Oke ifufe pụtara ifufe siri ike nke na-ebuli ihe, na-emebi ụlọ, ma na-akpata nsogbu n’obodo. Ọ na-abịakarị n’oge mmiri ma ọ bụ mgbe igwe na-achafụ
Nkejiasụsụ
[dezie ebe o si]Aha
Ọmumaatụ
[dezie ebe o si]Oke ifufe wakwasịrị ụlọ akwụkwọ anyi, kpochapụkwa ụlọ ụfọdụ n’obodo.
Mkpọpụta
[dezie ebe o si]
Olumba
[dezie ebe o si]Ifufe ike. Ifufe na-efe efe ike.