Gaa na ọdịnaya

Ojide mbụba

Sitere na Wiktionary

Ojide mbụba

Nkọwa

[dezie]

Ojide mbụba bụ onye sirike. Mbụba bụ anụ nesike njide.

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ojide mbụba bụ aha mmadụ

Mkpọputa

[dezie]

Ójídé ḿbụ́bá

Olumba

[dezie]

Dike

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

Wiseman https://en.m.wiktionary.org/wiki/Wiseman