"""Oji ọnụ"""
Oji ọnụ bụ aha mmọnwụ ndị Nsukka na-eti oge emume. Mmọnwụ oji ọnụ na-agba egwu rinne, ọ na-ebukwa agụiyi akpụrụ akpụ n'isi ya.
Aha
Oji ọnụ bụ aha mmọnwụ.
Ójí ọ́ńụ́
mmanwụ
https://en.m.wiktionary.org/wiki/masquerade