Ogige osisi
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ogige osisi bụ ebe a na-akụ ụdị osisi dị iche iche maka ihe ọmụmụ sayensị ma ọ bụ nkuzi, ma a na-eme ka ọ dịrị ọha na eze mfe ịbata, ọ na-enwekwa osisi mara mma sitere n’gburugburu ụwa niile.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Anyị gara n'ogige osisi ụnyaahụ.
Mkpọpụta
[dezie]Olundi
[dezie]Ụlọ osisi