Oge adịghị eche mmadụ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ilu Igbo nkea pụtara ihe ọ bụla mmadụ mere, hapụ ya ka o mee ngwa ngwa maka ya n'ihi na oge bụ otu n'ime onyinye kachasị mma enwere ike ịzụta ma ọ bụ weghachite mgbe e jiri ya mee ihe n'ụzọ na-ezighị ezi.
Mkpọpụta
[dezie]
Myiri n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Time and tide wait for no man