Oge
Ọdịdị
Oge
Nkọwa
[dezie]Oge bụ mgbe ụfọdụ ihe ga-eme ma ọ bụ mgbe ihe gara aga, ugbu a, ma ọ bụ n'ọdịnihu.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nkechi gara ahịa oge ụtụtụ.
- Mgbe oge gara aga, ndị Igbo nwere omenala pụrụ iche.
Mkpọpụta
[dezie]
Olu mba
[dezie]- Mgbe