Ogbunechendo
Ọdịdị
"""Ogbunechendo"""
Nkọwa
[dezie]Ogbunechendo bụ afa mmadụ.Ogbunechndo bụkwazi afa onye na enwere ndị ogbenye aka. Ukwu osisi ana-kpọ Ogbụ na eto ogo nwekwaa mbakala na enye ndo.
Nkeji Asụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ogbunechendo bụ afa nnukwu mmadụ
Mkpọputa
[dezie]Ọ́gbúńéchéńdò
Olumba
[dezie]Ọjị ókósísí
Ntụgharị
[dezie]Bekee
[dezie]Philanthropist https://en.m.wiktionary.org/wiki/philanthropist