Ogbonnia
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ogbonnia bụ aha mmadụ nke pụtara onye ya na nna ya yiri. Ọ nwere ike ọ bụrụ n'ihu ha ka oyiyi a pụtara ìhe, nwekwaa ike ọ bụrụ na akparamagwa maọbụ ka ha si eche echiche
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Nwata ahụ aha ya bụ Ogbonnia bụkwanụ ogbo nna ya n'ezie
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]His father's carbon copy