Gaa na ọdịnaya

Ogbakuhie

Sitere na Wiktionary

"""Ogbakuhie"""

Nkọwa

[dezie]

Ogbakuhie bụ afa pụtara mgbochi.Ogbakuhie bukwazi ihe nnọchi ụzọ na ebute agaghị n'ihu.

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Mmadụ nwere ike ịbụ ogbakuhie.

Mkpọputa

[dezie]

Ọ́gbákúhị́é

Olumba

[dezie]

Mgbochi

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

Obstacle https://en.m.wiktionary.org/wiki/obstacle