Gaa na ọdịnaya

Ofe onugbu

Sitere na Wiktionary

"""Ofe onugbu"""

Nkọwa

[dezie]

Ofe onugbu bụ afa ofe eji akwụkwọ onugbu esi.Ana afọ akwụkwọ onugbu ọfụma tupu ewere ya sie ofe. Ofe onugbu so na ofe ejiri mara ndị Igbo.

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Mkpọputa

[dezie]

Ófé óńúgbú

Olumba

[dezie]

Afụ́lụ́ ọ́ńúgbú

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

Bitter leaf soup [https://en.wiktionary.org/wiki"Ogbono" "Ogbono"