Gaa na ọdịnaya

Ofe Nsala

Sitere na Wiktionary

Ofe Nsala

Pounded_yam_and_white_soup


Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ nri eji mara ndi Ọnicha. Ụfọdụ na ngwa eji esi ya gunyere azụ ndu, uda,uzịza na uli.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ofe nsala anyi riri taa di ụtọ

Mkpọpụta

[dezie]
LL-Q33578 (ibo)-Olugold-Ofe ǹsàlà




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]