Gaa na ọdịnaya

Ochịabụtọ

Sitere na Wiktionary

Ochịabụtọ

Nkọwa

[dezie]

Aha mmadụ n'ala Igbo pụtara ajụjụ nke ahụ chọrọ ịma ma Ọchị bụ ihe ịrịba ama nke ọñụ

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nna m bara m Ochịabụtọ maka ụbọchị ya gara aga ọ tàrà ahụhụ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

Is Laughter Joy?