Gaa na ọdịnaya

Obughi ka aki ilu si ada na onu ka o si ato n'onu

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ilu a na-emesi ike mkpa ọ dị ka ndị mmadụ na-elepụ anya karịa ọdịdị ihu n'ihi na ọ bụghị ihe niile/ụmụ mmadụ ka a na-eme omume dịka ha si dị.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

All that glitters is not gold