Gaa na ọdịnaya

Obosara

Sitere na Wiktionary

Obosara

Nkọwa

[dezie]

Nke a n'akọwa ihe maọbụ ala nke gbasara agbasa. Ọ bụkwa ebe maọbụ ihe inwe ohere bido n'isi ruo n'isi.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwaaha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ime ụlọ ọgwụ ahụ dị obosara.

  1. Obi n'ụlọ dị obosar.

Mkpọpụta

[dezie]
Obosara


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

wide