Obodo nta
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie ebe o si]Obodo nta bụ obodo pere mpe nke na-abụkarị akụkụ obodo buru ibu ma ọ bụ nke dị n’okpuru ọchịchị gọọmenti ime obodo. Ọ na-enwekarị ezinụlọ, ámá, ubi, na omenala ha, ma ọ naghị adịkarị ka obodo ukwu n’ọganihu na mmadụ.
Nkejịasụsụ
[dezie ebe o si]Aha
Ọmụmatụ
[dezie ebe o si]Obodo nta dị n'ime ihiala
Mkpọpụta
[dezie ebe o si]
Ọlụmba
[dezie ebe o si]Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ
[dezie ebe o si]village