Obisike
Ọdịdị
Obisike
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ aha nwa nwoke nke nkọwa pụtara nwa nyere ndị mụrụ ya obi isike nke amụ̀ghị nwa ma ọ bụ nke enweghi nwa nwoke.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Obisike bụ ya naanị nwa nwoke nne ya nwere.
Mkpọpụ̀ta
[dezie]Óbìsíké
Olumba
[dezie]Obishike(Umuahia)
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Being Consoled