Obiogwu
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Obiogwu bụ aha anụ bi na ọhịa nke jiri ogwu were mechie anụ ahụ ya, ọ na eji ogwu ahụ jupụtara ya na ahụ aluso onye ọbụla bịara ijide ya ọgụ.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Obiogwu bụ anụ nwere ọtụtụ uru na ahụ ya.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Porcupine