Gaa na ọdịnaya

Obidịke

Sitere na Wiktionary

Obidịke

Nkọwa

[dezie]

Otu Aha mmadụ n'ala Igbo pụtara mmadụ inwe obi nwere ike iguzogide ihe isi ike, ma ọ bụ ọnọdụ na-adịghị mma.

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Aha m bụ Obidịke.

Mkpọpụta

[dezie]

Ọbīdīkè

Olumba

[dezie]

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]
  • Heart of a Warrior
  • Brave Heart