Gaa na ọdịnaya

Obi abụọ

Sitere na Wiktionary

Obi abụọ


Nkọwa

[dezie]
  1. Obi abụọ
bụ enweghi ntụkwasị obi, iche echiche ugboro ugboro, maọbụ inwe mgbagwoju anya n’obi banyere ihe. Ọ na-egosi ọnọdụ mmadụ na-ezighi ezi n'echiche ya ma ọ bụ na ọ naghị enwe nkwenye zuru ezu.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Obi abụọ juru m maka ọrụ a.
  2. Ị gaghị enweta ihe ị chọrọ ma ọ bụrụ na obi abụọ juru gị.


Mkpọpụta

[dezie]
Doubt


Olu mba

[dezie]
  1. Uche abụọ

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=doubt