Nke a bu ilu igbo na-akọwa na mgbe ndị na-adịghị ike mere ihe a tụrụ anya ndị siri ike kwesịrị ime, ihere na-eme ndị siri ike.