Gaa na ọdịnaya

O nweghị onye na-ajụ ofe azụ juputere na ya.

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • Ihe dị mma na-amasị onye ọbụla
  • Ọ nweghị onye na-ahụ uru jụ ya.

Mkpọpụta

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Nobody rejects a soup filled with fish