Gaa na ọdịnaya

Nzukọ

Sitere na Wiktionary

Nzukọ

Nkọwa

[dezie]

Nzukọ bụ ebe mmadụ na-abata ọnụ maka *mkparịta ụka*, *mkpebi*, ma ọ bụ *ịkọrịta echiche*.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Nzukọ ndị obodo gara nke ọma n’izu gara aga.
  2. Nkechi kwusịrị okwu n’ime nzukọ ụka taa.


Mkpọpụta

[dezie]
Meeting

Olu mba

[dezie]
  1. Nzukọ ọnụ

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Meeting