Nzama
Nzama bụ afa ana-kpọ akpalamagwa mmadụ ji aghọli mmadụ ibeya na izụ ahia. Anakpọkwa ya ngalị ma ọbụ aka azụ.
Aha
Nzama abụghị ezi omume
Awúwọ́
Cheating https://en.m.wiktionary.org/wiki/cheating